Abụ Ọma 37:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Hapụ ihe ọjọọ, meekwa ihe ọma,+Ka i wee biri ruo mgbe ebighị ebi.+ Ilu 10:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Akụ̀ onye ajọ omume agaghị aba uru,+ ma, ọ bụ ezi omume ga-anapụta mmadụ n’ọnwụ.+ Ilu 10:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ncheta a na-echeta onye ezi omume ga-ewetara ya ngọzi,+ ma aha ndị ajọ omume ga-ere ure.+ Habakọk 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Lee! Mkpụrụ obi ya afụliwo onwe ya elu;+ o zighị ezi n’ime onwe ya. Ma onye ezi omume ga-esi n’ikwesị ntụkwasị obi ya dị ndụ.+ Ndị Rom 5:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ka gịnị wee mee? Ka obiọma na-erughịrị mmadụ+ wee chịa dị ka eze site n’ezi omume nke na-eduga ná ndụ ebighị ebi+ site na Jizọs Kraịst Onyenwe anyị, dị nnọọ ka mmehie na ọnwụ chịrị dị ka eze.+ 1 Pita 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na, “onye chọrọ ịhụ ndụ n’anya, chọọkwa iji anya ya hụ ezi ụbọchị,+ ya gbochie ire+ ya ikwu ihe ọjọọ, gbochiekwa egbugbere ọnụ ya ikwu okwu aghụghọ,+
4 “Lee! Mkpụrụ obi ya afụliwo onwe ya elu;+ o zighị ezi n’ime onwe ya. Ma onye ezi omume ga-esi n’ikwesị ntụkwasị obi ya dị ndụ.+
21 Ka gịnị wee mee? Ka obiọma na-erughịrị mmadụ+ wee chịa dị ka eze site n’ezi omume nke na-eduga ná ndụ ebighị ebi+ site na Jizọs Kraịst Onyenwe anyị, dị nnọọ ka mmehie na ọnwụ chịrị dị ka eze.+
10 N’ihi na, “onye chọrọ ịhụ ndụ n’anya, chọọkwa iji anya ya hụ ezi ụbọchị,+ ya gbochie ire+ ya ikwu ihe ọjọọ, gbochiekwa egbugbere ọnụ ya ikwu okwu aghụghọ,+