Ilu 10:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ihe onye ezi omume na-eme na-eduba ná ndụ;+ ihe onye ajọ omume na-emepụta na-eduba ná mmehie.+ Ilu 11:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Onye na-akwadosi ezi omume ike ga-enweta ndụ,+ ma onye na-achụso ihe ọjọọ ga-ewetara onwe ya ọnwụ.+
19 Onye na-akwadosi ezi omume ike ga-enweta ndụ,+ ma onye na-achụso ihe ọjọọ ga-ewetara onwe ya ọnwụ.+