Ilu 12:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 A na-esi n’okwu ọnụ mmadụ eme ka ihe ọma ju ya afọ,+ ihe mmadụ jikwa aka ya na-eme ga-alaghachikwute ya.+ Ilu 18:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 A ga-esi n’okwu ọnụ mmadụ mee ka afọ ju ya;+ ihe si n’egbugbere ọnụ ya pụta ga-eju ya afọ.+
14 A na-esi n’okwu ọnụ mmadụ eme ka ihe ọma ju ya afọ,+ ihe mmadụ jikwa aka ya na-eme ga-alaghachikwute ya.+