Abụ Ọma 119:163 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 163 Akpọrọ m okwu ụgha asị,+ ana m asọ ya oyi.+Ahụrụ m iwu gị n’anya.+ Ilu 8:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ịtụ egwu Jehova pụtara ịkpọ ihe ọjọọ asị.+ Ibuli onwe onye elu na nganga+ na ụzọ ọjọọ na ọnụ na-ekwu ihe rụrụ arụ+ ka m kpọrọ asị. Ilu 30:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Mee ka ụgha na okwu ụgha dị anya n’ebe m nọ.+ Emela ka m daa ogbenye, enyekwala m akụnụba.+ Ka m rie nri e kenyere m,+ Ndị Efesọs 4:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ya mere, ebe unu hapụworo okwu ụgha,+ ka onye ọ bụla n’ime unu na-agwa onye agbata obi ya eziokwu,+ n’ihi na anyị bụ akụkụ dị iche iche nke otu ahụ́.+
13 Ịtụ egwu Jehova pụtara ịkpọ ihe ọjọọ asị.+ Ibuli onwe onye elu na nganga+ na ụzọ ọjọọ na ọnụ na-ekwu ihe rụrụ arụ+ ka m kpọrọ asị.
8 Mee ka ụgha na okwu ụgha dị anya n’ebe m nọ.+ Emela ka m daa ogbenye, enyekwala m akụnụba.+ Ka m rie nri e kenyere m,+
25 Ya mere, ebe unu hapụworo okwu ụgha,+ ka onye ọ bụla n’ime unu na-agwa onye agbata obi ya eziokwu,+ n’ihi na anyị bụ akụkụ dị iche iche nke otu ahụ́.+