Ndị Ikpe 5:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ha wee họrọ chi ọhụrụ.+Ọ bụ mgbe ahụ ka agha dara n’ọnụ ụzọ ámá.+A hụghị ọta ma ọ bụ ubeN’etiti puku mmadụ iri anọ n’Izrel.+ Maịka 3:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Unu ndị kpọrọ ihe ọma asị+ ma hụ ihe ọjọọ n’anya,+ na-agba ndị mmadụ akpụkpọ, na-adọpụsịkwa uru ahụ́ n’ọkpụkpụ ha;+ 2 Pita 2:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ebe ha hapụrụ ụzọ kwụ ọtọ, e duhiewo ha. Ha esowo ụzọ Belam,+ nwa Biọ, onye hụrụ ụgwọ ọrụ nke ime ihe ọjọọ n’anya,+
8 Ha wee họrọ chi ọhụrụ.+Ọ bụ mgbe ahụ ka agha dara n’ọnụ ụzọ ámá.+A hụghị ọta ma ọ bụ ubeN’etiti puku mmadụ iri anọ n’Izrel.+
2 Unu ndị kpọrọ ihe ọma asị+ ma hụ ihe ọjọọ n’anya,+ na-agba ndị mmadụ akpụkpọ, na-adọpụsịkwa uru ahụ́ n’ọkpụkpụ ha;+
15 Ebe ha hapụrụ ụzọ kwụ ọtọ, e duhiewo ha. Ha esowo ụzọ Belam,+ nwa Biọ, onye hụrụ ụgwọ ọrụ nke ime ihe ọjọọ n’anya,+