Ilu 14:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Amamihe nke onye maara ihe bụ ịghọta ụzọ ya,+ ma nzuzu nke ndị nzuzu bụ aghụghọ.+ Ilu 14:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Onye ọ bụla nke na-amaghị ihe na-ekweta okwu niile,+ ma onye maara ihe na-echebara nzọụkwụ ya echiche.+ Ilu 14:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ndị na-amaghị ihe ga-aghọ ndị nzuzu,+ ma ndị maara ihe ga-eke ihe ọmụma dị ka ákwà isi.+ Matiu 10:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “Lee! M na-eziga unu dị ka atụrụ n’etiti anụ ọhịa wolf;+ ya mere, bụrụnụ ndị dị akọ dị ka agwọ,+ ndị na-adịghị aghụghọ, dị ka nduru.+
15 Onye ọ bụla nke na-amaghị ihe na-ekweta okwu niile,+ ma onye maara ihe na-echebara nzọụkwụ ya echiche.+
16 “Lee! M na-eziga unu dị ka atụrụ n’etiti anụ ọhịa wolf;+ ya mere, bụrụnụ ndị dị akọ dị ka agwọ,+ ndị na-adịghị aghụghọ, dị ka nduru.+