Ilu 29:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Onye na-adịghị ekpe ikpe ziri ezi bụ ihe arụ n’anya ndị ezi omume,+ onye ụzọ ya ziri ezi bụkwa ihe arụ n’anya onye ajọ omume.+ Emọs 5:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “‘Ha kpọrọ onye na-adọ aka ná ntị n’ọnụ ụzọ ámá asị,+ ha kpọkwara onye na-ekwu ihe zuru okè asị.+
27 Onye na-adịghị ekpe ikpe ziri ezi bụ ihe arụ n’anya ndị ezi omume,+ onye ụzọ ya ziri ezi bụkwa ihe arụ n’anya onye ajọ omume.+