1 Samuel 3:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Gwa ya na m na-ekpe ụlọ ya ikpe+ ruo mgbe a na-akaghị aka n’ihi njehie nke ọ maara,+ n’ihi na ụmụ ya na-akọcha Chineke,+ ọ baghịkwara ha mba.+ 1 Ndị Eze 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ dịghịkwa mgbe nna ya kwuru ihe ga-ewute ya site n’ịsị: “Gịnị mere i ji mee otú a?”+ Ọ mara mma nke ukwuu n’ọdịdị ya,+ nne ya mụrụ ya mgbe a mụsịrị Absalọm. Ilu 29:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ọ bụ ụtarị na ịdọ aka ná ntị na-enye amamihe;+ ma nwata a hapụrụ ka ọ na-eme otú masịrị ya ga na-emenye nne ya ihere.+
13 Gwa ya na m na-ekpe ụlọ ya ikpe+ ruo mgbe a na-akaghị aka n’ihi njehie nke ọ maara,+ n’ihi na ụmụ ya na-akọcha Chineke,+ ọ baghịkwara ha mba.+
6 Ọ dịghịkwa mgbe nna ya kwuru ihe ga-ewute ya site n’ịsị: “Gịnị mere i ji mee otú a?”+ Ọ mara mma nke ukwuu n’ọdịdị ya,+ nne ya mụrụ ya mgbe a mụsịrị Absalọm.
15 Ọ bụ ụtarị na ịdọ aka ná ntị na-enye amamihe;+ ma nwata a hapụrụ ka ọ na-eme otú masịrị ya ga na-emenye nne ya ihere.+