Abụ Ọma 59:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Lee! Ha na-agbọpụtasị okwu ọjọọ n’ọnụ ha;+Mma agha dị n’egbugbere ọnụ ha,+N’ihi na ha na-asị: “Ònye na-ege ntị?”+ Jems 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’otu ọnụ ahụ ka ngọzi na ịbụ ọnụ si apụta. O kwesịghị ekwesị, ụmụnna m, ka ihe ndị a si otú a na-eme.+
7 Lee! Ha na-agbọpụtasị okwu ọjọọ n’ọnụ ha;+Mma agha dị n’egbugbere ọnụ ha,+N’ihi na ha na-asị: “Ònye na-ege ntị?”+
10 N’otu ọnụ ahụ ka ngọzi na ịbụ ọnụ si apụta. O kwesịghị ekwesị, ụmụnna m, ka ihe ndị a si otú a na-eme.+