Ọrụ Ndịozi 16:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ma n’ihe dị ka n’etiti abalị,+ Pọl na Saịlas nọ na-ekpe ekpere ma jiri abụ na-eto Chineke;+ ee, ndị mkpọrọ nọ na-anụ olu ha. 1 Pita 4:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Kama nke ahụ, na-aṅụrịnụ ọṅụ,+ ebe unu bụ ndị na-eketa òkè n’ahụhụ nke Kraịst,+ ka unu wee ṅụrịa ọṅụ ma nwebigakwa ọṅụ ókè mgbe a ga-ekpughe+ ebube ya.
25 Ma n’ihe dị ka n’etiti abalị,+ Pọl na Saịlas nọ na-ekpe ekpere ma jiri abụ na-eto Chineke;+ ee, ndị mkpọrọ nọ na-anụ olu ha.
13 Kama nke ahụ, na-aṅụrịnụ ọṅụ,+ ebe unu bụ ndị na-eketa òkè n’ahụhụ nke Kraịst,+ ka unu wee ṅụrịa ọṅụ ma nwebigakwa ọṅụ ókè mgbe a ga-ekpughe+ ebube ya.