Ọpụpụ 4:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jehova wee sị ya: “Ònye nyere mmadụ ọnụ ma ọ bụ ònye mere onye na-adịghị ekwu okwu ma ọ bụ onye ntị chiri ma ọ bụ onye na-ahụ ụzọ nke ọma ma ọ bụ onye ìsì? Ọ́ bụghị mụ onwe m, bụ́ Jehova?+ Jeremaya 1:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Jehova wee matịa aka ya metụ m n’ọnụ.+ Jehova wee sị m: “Lee, etinyewo m okwu m n’ọnụ gị.+ Matiu 10:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 n’ihi na ọ bụghị unu onwe unu na-ekwu okwu, kama ọ bụ mmụọ nke Nna unu si n’ọnụ unu na-ekwu okwu.+ Luk 12:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 n’ihi na mmụọ nsọ+ ga-ezi unu n’oge awa ahụ kpọmkwem ihe ndị unu kwesịrị ikwu.”+ Luk 21:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 n’ihi na m ga-eme ka unu nwee ọnụ na amamihe, nke ndị niile na-emegide unu na-agaghị enwe ike iguzogide ma ọ bụ ịgbagha.+
11 Jehova wee sị ya: “Ònye nyere mmadụ ọnụ ma ọ bụ ònye mere onye na-adịghị ekwu okwu ma ọ bụ onye ntị chiri ma ọ bụ onye na-ahụ ụzọ nke ọma ma ọ bụ onye ìsì? Ọ́ bụghị mụ onwe m, bụ́ Jehova?+
20 n’ihi na ọ bụghị unu onwe unu na-ekwu okwu, kama ọ bụ mmụọ nke Nna unu si n’ọnụ unu na-ekwu okwu.+
15 n’ihi na m ga-eme ka unu nwee ọnụ na amamihe, nke ndị niile na-emegide unu na-agaghị enwe ike iguzogide ma ọ bụ ịgbagha.+