Ilu 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ịtụ egwu Jehova bụ mmalite ihe ọmụma.+ Ọ bụ amamihe na ịdọ aka ná ntị ka ndị nzuzu leghaara anya.+ Ilu 1:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 n’ihi na ha kpọrọ ihe ọmụma asị,+ ha ahọrọghịkwa egwu Jehova.+ Ilu 28:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Onye ndú nke na-enweghị ezi nghọta jupụtakwara n’omume aghụghọ,+ ma onye kpọrọ uru na-ezighị ezi asị+ ga-eme ka ụbọchị ndụ ya dị ogologo.
16 Onye ndú nke na-enweghị ezi nghọta jupụtakwara n’omume aghụghọ,+ ma onye kpọrọ uru na-ezighị ezi asị+ ga-eme ka ụbọchị ndụ ya dị ogologo.