Diuterọnọmi 13:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 ị ga-achọgharịkwa ma sie imi n’ala, jụọkwa ase nke ọma;+ ọ bụrụkwa na o doo anya na ihe ahụ bụ eziokwu, na e mere ihe arụ a n’etiti unu, 2 Samuel 19:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 O wee zaa, sị: “Onyenwe m eze, ọ bụ onye na-ejere m ozi+ ghọgburu m. N’ihi na ohu gị sịrị, ‘Ka m dokwasịrị onwe m ihe m ji anọkwasị n’elu nne ịnyịnya wee nọkwasị na ya soro eze gawa,’ n’ihi na ohu gị dara ngwọrọ.+ Ilu 25:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ejila ọkụ ọkụ akpọ mmadụ ikpe, ka ọ ghara ịbụ na n’ikpeazụ, gị echewe ihe ị ga-eme mgbe mmadụ ibe gị menyere gị ihere.+
14 ị ga-achọgharịkwa ma sie imi n’ala, jụọkwa ase nke ọma;+ ọ bụrụkwa na o doo anya na ihe ahụ bụ eziokwu, na e mere ihe arụ a n’etiti unu,
26 O wee zaa, sị: “Onyenwe m eze, ọ bụ onye na-ejere m ozi+ ghọgburu m. N’ihi na ohu gị sịrị, ‘Ka m dokwasịrị onwe m ihe m ji anọkwasị n’elu nne ịnyịnya wee nọkwasị na ya soro eze gawa,’ n’ihi na ohu gị dara ngwọrọ.+
8 Ejila ọkụ ọkụ akpọ mmadụ ikpe, ka ọ ghara ịbụ na n’ikpeazụ, gị echewe ihe ị ga-eme mgbe mmadụ ibe gị menyere gị ihere.+