41 Otú ọ dị, Isọ buuru Jekọb iwe n’obi n’ihi ngọzi ahụ nna ya gọziri ya,+ Isọ wee na-asị n’obi ya:+ “Oge a ga-eruru nna m uju na-eru nso.+ Ya gasịa, m ga-egbu Jekọb nwanne m.”+
23 Eze Sọlọmọn wee jiri Jehova ṅụọ iyi, sị: “Ka Chineke mee m otú a, ka ọ tụkwasịkwa ihe na ya,+ ma ọ bụrụ na ọ bụghị imegide mkpụrụ obi nke ya ka Adọnaịja kwuru ihe a.+