Jenesis 34:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ụmụ ndị ikom Jekọb wee si n’ọhịa lọta ozugbo ha nụrụ ya; ndị ikom ahụ wee nwee mwute na mmụọ ha, ha wee wee oké iwe,+ n’ihi na o mere ihe nzuzu na-eweta ihere megide Izrel n’idina ada Jekọb,+ ebe a na-ekwesịghị ime ihe dị otú ahụ eme.+ Levitikọs 19:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “‘Akpọla nwanna gị asị n’ime obi gị.+ Ị ghaghị ịdọ mmadụ ibe gị aka ná ntị,+ ka ị ghara iso ya buru mmehie ya. Ilu 18:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Nwanne e mejọrọ karịrị obodo siri ike;+ e nwekwara esemokwu ndị dị ka ihe ntụchi ụlọ elu.+ Ilu 26:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Onye kpọrọ mmadụ asị na-eji egbugbere ọnụ ya eme ka a ghara ịmata onye ọ bụ, ma ọ na-etinye aghụghọ n’ime obi ya.+ Ndị Efesọs 4:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Weenụ iwe, ma unu emehiela;+ unu anọkwala na-ewe iwe ruo mgbe anyanwụ dara,+ 1 Jọn 3:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Onye ọ bụla nke kpọrọ+ nwanna ya asị bụ ogbu mmadụ,+ unu makwaara na ọ dịghị ogbu mmadụ+ nke nwere ndụ ebighị ebi n’ime ya.+
7 Ụmụ ndị ikom Jekọb wee si n’ọhịa lọta ozugbo ha nụrụ ya; ndị ikom ahụ wee nwee mwute na mmụọ ha, ha wee wee oké iwe,+ n’ihi na o mere ihe nzuzu na-eweta ihere megide Izrel n’idina ada Jekọb,+ ebe a na-ekwesịghị ime ihe dị otú ahụ eme.+
17 “‘Akpọla nwanna gị asị n’ime obi gị.+ Ị ghaghị ịdọ mmadụ ibe gị aka ná ntị,+ ka ị ghara iso ya buru mmehie ya.
24 Onye kpọrọ mmadụ asị na-eji egbugbere ọnụ ya eme ka a ghara ịmata onye ọ bụ, ma ọ na-etinye aghụghọ n’ime obi ya.+
15 Onye ọ bụla nke kpọrọ+ nwanna ya asị bụ ogbu mmadụ,+ unu makwaara na ọ dịghị ogbu mmadụ+ nke nwere ndụ ebighị ebi n’ime ya.+