27 O wee ruo mgbe anyanwụ dara na Jọshụa nyere iwu, ha wee butuo ha n’osisi ndị ahụ,+ tụba ha n’ime ọgba ahụ ha zoro. Ha wee buru nnukwu nkume kwachie ọnụ ọgba ahụ ruo taa.
7 Ma ụlọ ahụ, ka a nọ na-ewu ya, ọ bụ nkume a wacharala awa+ ka e ji wuo ya; a nụghịkwa ụda hama na anyụike ma ọ bụ ngwá ọrụ ọ bụla bụ́ ígwè n’ụlọ+ ahụ ka a na-ewu ya.