Jeremaya 20:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Gịnị mere m ji si n’afọ nne m+ pụta ka m bịa hụ ọrụ ike na iru uju,+ ụbọchị ndụ m ewee gwụchaa naanị n’ihere?+ Luk 23:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 n’ihi na, lee! ụbọchị na-abịa mgbe ndị mmadụ ga-asị, ‘Obi ụtọ na-adịrị ụmụ nwaanyị aga, nakwa akpa nwa na-amụghị nwa na ara nwa na-aṅụghị!’+
18 Gịnị mere m ji si n’afọ nne m+ pụta ka m bịa hụ ọrụ ike na iru uju,+ ụbọchị ndụ m ewee gwụchaa naanị n’ihere?+
29 n’ihi na, lee! ụbọchị na-abịa mgbe ndị mmadụ ga-asị, ‘Obi ụtọ na-adịrị ụmụ nwaanyị aga, nakwa akpa nwa na-amụghị nwa na ara nwa na-aṅụghị!’+