Ilu 19:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Onye ọ bụla nke dara ogbenye, nke na-eje ije n’iguzosi ike n’ezi ihe, ka onye egbugbere ọnụ ya gbagọrọ agbagọ mma,+ kakwa onye nzuzu mma.+ Ilu 28:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Onye dara ogbenye, nke na-eje ije n’iguzosi ike n’ezi ihe, dị mma karịa onye ọ bụla nke gbagọrọ agbagọ n’ụzọ ya, n’agbanyeghị na ọ bara ọgaranya.+ Ekliziastis 9:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 E nwekwara otu nwoke nọ n’ime ya, bụ́ ogbenye kama ọ maara ihe, onye a wee jiri amamihe+ ya napụta obodo ahụ. Ma ọ dịghị onye chetara ogbenye ahụ.+
19 Onye ọ bụla nke dara ogbenye, nke na-eje ije n’iguzosi ike n’ezi ihe, ka onye egbugbere ọnụ ya gbagọrọ agbagọ mma,+ kakwa onye nzuzu mma.+
6 Onye dara ogbenye, nke na-eje ije n’iguzosi ike n’ezi ihe, dị mma karịa onye ọ bụla nke gbagọrọ agbagọ n’ụzọ ya, n’agbanyeghị na ọ bara ọgaranya.+
15 E nwekwara otu nwoke nọ n’ime ya, bụ́ ogbenye kama ọ maara ihe, onye a wee jiri amamihe+ ya napụta obodo ahụ. Ma ọ dịghị onye chetara ogbenye ahụ.+