Matiu 18:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Hụnụ na unu eledaghị otu n’ime ndị a dị nta anya; n’ihi na ana m asị unu na ndị mmụọ ozi+ ha ndị nọ n’eluigwe na-ahụ ihu Nna m nke bi n’eluigwe mgbe niile.+ Luk 1:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Zekaraya wee gwa mmụọ ozi ahụ, sị: “Olee otú m ga-esi jide nke a n’aka? N’ihi na akawo m nká,+ nwunye m emewokwa agadi.”
10 Hụnụ na unu eledaghị otu n’ime ndị a dị nta anya; n’ihi na ana m asị unu na ndị mmụọ ozi+ ha ndị nọ n’eluigwe na-ahụ ihu Nna m nke bi n’eluigwe mgbe niile.+
18 Zekaraya wee gwa mmụọ ozi ahụ, sị: “Olee otú m ga-esi jide nke a n’aka? N’ihi na akawo m nká,+ nwunye m emewokwa agadi.”