Jenesis 2:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova bụ́ Chineke wee jiri ájá+ si n’ala+ kpụọ mmadụ ma kunye ume ndụ n’oghere imi ya,+ mmadụ ahụ wee ghọọ mkpụrụ obi dị ndụ.+ Abụ Ọma 49:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na ọ na-ahụ na ọbụna ndị maara ihe na-anwụ,+Ma onye nzuzu ma onye na-adịghị eche echiche na-ala n’iyi,+Ha ga-ahapụkwara ndị ọzọ akụ̀ ha.+
7 Jehova bụ́ Chineke wee jiri ájá+ si n’ala+ kpụọ mmadụ ma kunye ume ndụ n’oghere imi ya,+ mmadụ ahụ wee ghọọ mkpụrụ obi dị ndụ.+
10 N’ihi na ọ na-ahụ na ọbụna ndị maara ihe na-anwụ,+Ma onye nzuzu ma onye na-adịghị eche echiche na-ala n’iyi,+Ha ga-ahapụkwara ndị ọzọ akụ̀ ha.+