Ekliziastis 1:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 M wee tinye obi m n’ịchọ amamihe+ nakwa n’inyocha ya n’ihe niile e meworo n’okpuru eluigwe, ya bụ, ọrụ ahụhụ Chineke nyere ụmụ mmadụ ka ha na-arụ.+ Ekliziastis 2:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Eji m obi m mee nnyocha site n’iji mmanya+ mee onwe m obi ụtọ, mgbe m ji amamihe+ na-eduzi obi m, ọbụna izuzu nzuzu ruo mgbe m hụrụ uru ụmụ mmadụ ritere n’ihe ha ji ụbọchị ndụ+ ha mee n’okpuru eluigwe.
13 M wee tinye obi m n’ịchọ amamihe+ nakwa n’inyocha ya n’ihe niile e meworo n’okpuru eluigwe, ya bụ, ọrụ ahụhụ Chineke nyere ụmụ mmadụ ka ha na-arụ.+
3 Eji m obi m mee nnyocha site n’iji mmanya+ mee onwe m obi ụtọ, mgbe m ji amamihe+ na-eduzi obi m, ọbụna izuzu nzuzu ruo mgbe m hụrụ uru ụmụ mmadụ ritere n’ihe ha ji ụbọchị ndụ+ ha mee n’okpuru eluigwe.