25 Mụ onwe m wee tụgharịa, ọbụna obi m tụgharịrị,+ ịmata na inyocha na ịchọ amamihe+ na ihe mere ihe dị iche iche ji na-eme,+ na ịmata ịdị njọ nke nzuzu, matakwa nzuzu dị n’ịda iberiibe;+
16 N’ihi ihe a, m ji obi m+ na-achọ amamihe, ka m hụkwa ọrụ a na-arụ n’ụwa,+ n’ihi na e nwere onye ụra na-adịghị aga n’anya, ma ọ̀ bụ n’ehihie ma ọ bụ n’abalị.+