Ekliziastis 1:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 M wee tinye obi m n’ịchọ amamihe+ nakwa n’inyocha ya n’ihe niile e meworo n’okpuru eluigwe, ya bụ, ọrụ ahụhụ Chineke nyere ụmụ mmadụ ka ha na-arụ.+
13 M wee tinye obi m n’ịchọ amamihe+ nakwa n’inyocha ya n’ihe niile e meworo n’okpuru eluigwe, ya bụ, ọrụ ahụhụ Chineke nyere ụmụ mmadụ ka ha na-arụ.+