Ekliziastis 5:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Lee! Ihe kasị mma mụ onwe m hụworo, nke bụ́ ihe mara mma, bụ ka mmadụ rie ihe, ṅụọ ihe ọṅụṅụ ma hụ ihe ọma n’ihi ọrụ niile ọ gbalịsiri ike+ na-arụ n’okpuru anyanwụ n’ụbọchị niile nke ndụ ya nke ezi Chineke nyere ya, n’ihi na nke ahụ bụ òkè ya.
18 Lee! Ihe kasị mma mụ onwe m hụworo, nke bụ́ ihe mara mma, bụ ka mmadụ rie ihe, ṅụọ ihe ọṅụṅụ ma hụ ihe ọma n’ihi ọrụ niile ọ gbalịsiri ike+ na-arụ n’okpuru anyanwụ n’ụbọchị niile nke ndụ ya nke ezi Chineke nyere ya, n’ihi na nke ahụ bụ òkè ya.