Job 15:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Onye isi awọ́ na onye agadi nọ n’etiti anyị,+Bụ́ ndị dịworo ogologo ndụ karịa nna gị. Ilu 16:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Isi awọ́ bụ okpueze mara mma+ mgbe e nwere ya n’ụzọ ezi omume.+