1 Ndị Eze 9:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ka nke a na-eme, Haịram zigaara eze otu narị talent ọlaedo na iri abụọ.+ 1 Ndị Eze 9:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ha wee gaa Ofa+ bute narị talent ọlaedo+ anọ na iri abụọ n’ebe ahụ ma bulatara ya Eze Sọlọmọn. 1 Ndị Eze 10:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 O wee nye+ eze ọlaedo dị otu narị talent na iri abụọ+ na mmanụ bọlsọm+ dị nnọọ ukwuu na nkume dị oké ọnụ ahịa. Ọ dịkwaghị mgbe ọzọ e butere mmanụ bọlsọm dị ukwuu ka nke ahụ eze nwaanyị Shiba buteere Eze Sọlọmọn. 2 Ihe E Mere 1:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Eze wee mee ka ọlaọcha na ọlaedo dịrị ọtụtụ ka nkume+ na Jeruselem; o mekwara ka osisi sida dịrị ọtụtụ ka osisi sịkamọ+ ndị dị na Shefila.+ 2 Ihe E Mere 9:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọlaedo a na-ebutere Sọlọmọn n’otu afọ dị narị talent ọlaedo isii na iri isii na isii n’ịdị arọ,+
10 O wee nye+ eze ọlaedo dị otu narị talent na iri abụọ+ na mmanụ bọlsọm+ dị nnọọ ukwuu na nkume dị oké ọnụ ahịa. Ọ dịkwaghị mgbe ọzọ e butere mmanụ bọlsọm dị ukwuu ka nke ahụ eze nwaanyị Shiba buteere Eze Sọlọmọn.
15 Eze wee mee ka ọlaọcha na ọlaedo dịrị ọtụtụ ka nkume+ na Jeruselem; o mekwara ka osisi sida dịrị ọtụtụ ka osisi sịkamọ+ ndị dị na Shefila.+