Ilu 10:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ime omume rụrụ arụ dị ka egwuregwu n’anya onye nzuzu,+ ma amamihe dịịrị onye nwere nghọta.+ Ilu 23:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ekwula okwu ná ntị onye nzuzu,+ n’ihi na ọ ga-eleda okwu amamihe gị anya.+