Ọpụpụ 1:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ka oge na-aga, eze ọhụrụ nke na-amaghị Josef malitere ịchị Ijipt.+ Abụ Ọma 103:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ihi na ifufe efu fesa ya, ya akpọnwụọ;+Ebe ọ dị agakwaghị amata ya.+ Ekliziastis 1:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 A dịghị echeta ndị oge gboo, a gaghịkwa echeta ndị a ka ga-amụ amụ.+ A gaghị echeta ha ọbụna n’etiti ndị a ka ga-amụ n’ọdịnihu.+
11 A dịghị echeta ndị oge gboo, a gaghịkwa echeta ndị a ka ga-amụ amụ.+ A gaghị echeta ha ọbụna n’etiti ndị a ka ga-amụ n’ọdịnihu.+