Ekliziastis 2:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ihi na a gaghị echeta onye maara ihe, dịkwa ka a na-agaghị echeta onye nzuzu ruo mgbe ebighị ebi.+ N’oge na-adịghị anya, a na-echefu mmadụ niile; oleekwa otú onye maara ihe ga-esi anwụ? Ọ ga-anwụ dị nnọọ ka onye nzuzu.+ Aịzaya 40:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Gee ntị! E nwere onye na-asị: “Tie mkpu!”+ Otu onye wee sị: “Gịnị ka m ga-eti ná mkpu?” “Anụ ahụ́ niile bụ ahịhịa ndụ, obiọma* ha dum dị ka okooko ọhịa.+
16 N’ihi na a gaghị echeta onye maara ihe, dịkwa ka a na-agaghị echeta onye nzuzu ruo mgbe ebighị ebi.+ N’oge na-adịghị anya, a na-echefu mmadụ niile; oleekwa otú onye maara ihe ga-esi anwụ? Ọ ga-anwụ dị nnọọ ka onye nzuzu.+
6 Gee ntị! E nwere onye na-asị: “Tie mkpu!”+ Otu onye wee sị: “Gịnị ka m ga-eti ná mkpu?” “Anụ ahụ́ niile bụ ahịhịa ndụ, obiọma* ha dum dị ka okooko ọhịa.+