Ekliziastis 6:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ihi na olee ihe onye maara ihe ji kara onye nzuzu mma?+ Gịnị ka onye nọ n’ahụhụ na-erite n’ịmara otú e si eje ije n’ihu ndị dị ndụ? Ndị Rom 5:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi ya, dị nnọọ ka mmehie si n’aka otu mmadụ+ bata n’ụwa, ọnwụ+ esikwa ná mmehie bata, ọnwụ wee si otú ahụ gbasaa ruo mmadụ niile n’ihi na ha niile mehiere+—. Ndị Hibru 9:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Dịkwa ka e debeere ya ụmụ mmadụ+ ịnwụ naanị otu ugboro, ma mgbe nke a gasịrị, e nwee ikpe,+
8 N’ihi na olee ihe onye maara ihe ji kara onye nzuzu mma?+ Gịnị ka onye nọ n’ahụhụ na-erite n’ịmara otú e si eje ije n’ihu ndị dị ndụ?
12 N’ihi ya, dị nnọọ ka mmehie si n’aka otu mmadụ+ bata n’ụwa, ọnwụ+ esikwa ná mmehie bata, ọnwụ wee si otú ahụ gbasaa ruo mmadụ niile n’ihi na ha niile mehiere+—.