Jenesis 31:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Okpomọkụ anọwo na-emekpa m ahụ́ n’ehihie, oyi na-atụgbukwa m n’abalị, ụra na-apụkwa m n’anya.+ Daniel 6:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Eze wee gaa n’obí ya buo ọnụ n’abalị ahụ dum,+ e webataghịkwa ngwá egwú n’ihu ya, ụra agaghịkwa ya n’anya.+ Luk 12:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ya mere, kwụsịnụ ịnọ na-achọ ihe unu ga-eri na ihe unu ga-aṅụ, kwụsịkwanụ ịnọ na-echegbu onwe unu;+
18 Eze wee gaa n’obí ya buo ọnụ n’abalị ahụ dum,+ e webataghịkwa ngwá egwú n’ihu ya, ụra agaghịkwa ya n’anya.+
29 Ya mere, kwụsịnụ ịnọ na-achọ ihe unu ga-eri na ihe unu ga-aṅụ, kwụsịkwanụ ịnọ na-echegbu onwe unu;+