Abụ Solomọn 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Unu elela m anya maka na m dị oji, n’ihi na anyanwụ achawo m. Ụmụnne m ndị ikom wesara m iwe; ha mere m onye na-elekọta ubi vaịn, ọ bụ ezie na elekọtaghị m ubi vaịn m,+ nke mụ onwe m.
6 Unu elela m anya maka na m dị oji, n’ihi na anyanwụ achawo m. Ụmụnne m ndị ikom wesara m iwe; ha mere m onye na-elekọta ubi vaịn, ọ bụ ezie na elekọtaghị m ubi vaịn m,+ nke mụ onwe m.