7 Ụmụ nwaanyị Jeruselem, ejiriwo m nne mgbada+ ma ọ bụ nne ele+ bi n’ọhịa mee ka unu ṅụọ iyi,+ ka unu ghara ịkpọte ịhụnanya dị n’ime m ma ọ bụ kpalie ya ruo mgbe ọ chọrọ.+
5 Ụmụ nwaanyị Jeruselem, ejiriwo m nne mgbada ma ọ bụ nne ele ndị bi n’ọhịa+ mee ka unu ṅụọ iyi,+ ka unu ghara ịkpọte ịhụnanya dị n’ime m ma ọ bụ kpalie ya ruo mgbe ọ chọrọ.”+