Abụ Ọma 45:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ị mara mma karịa ụmụ mmadụ.+A wụsawo ịma mma n’egbugbere ọnụ gị.+Ọ bụ ya mere Chineke ji gọzie gị ruo mgbe ebighị ebi.+ Abụ Solomọn 5:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Olee ihe onye ị hụrụ n’anya ji kara onye ọ bụla ọzọ a hụrụ n’anya,+ gị nwaanyị kacha ụmụ nwaanyị niile mma?+ Olee ihe onye ị hụrụ n’anya ji kara onye ọ bụla ọzọ a hụrụ n’anya, nke mere i ji mee ka anyị ṅụọ ụdị iyi a?”+
2 Ị mara mma karịa ụmụ mmadụ.+A wụsawo ịma mma n’egbugbere ọnụ gị.+Ọ bụ ya mere Chineke ji gọzie gị ruo mgbe ebighị ebi.+
9 “Olee ihe onye ị hụrụ n’anya ji kara onye ọ bụla ọzọ a hụrụ n’anya,+ gị nwaanyị kacha ụmụ nwaanyị niile mma?+ Olee ihe onye ị hụrụ n’anya ji kara onye ọ bụla ọzọ a hụrụ n’anya, nke mere i ji mee ka anyị ṅụọ ụdị iyi a?”+