Aịzaya 25:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ bụkwa n’ugwu a+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha ga-emere ndị niile+ oké oriri nke ihe mara abụba,+ oké oriri nke ezigbo mmanya doro edo, nke ihe mara abụba nke ụmị jupụtara na ya,+ nke ezigbo mmanya+ doro edo, nke a zara aza.+
6 Ọ bụkwa n’ugwu a+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha ga-emere ndị niile+ oké oriri nke ihe mara abụba,+ oké oriri nke ezigbo mmanya doro edo, nke ihe mara abụba nke ụmị jupụtara na ya,+ nke ezigbo mmanya+ doro edo, nke a zara aza.+