Aịzaya 18:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na tupu owuwe ihe ubi eruo, mgbe ifuru nọzuworo oge ya, okooko ya aghọọkwa mkpụrụ vaịn ka na-acha acha, mmadụ ga-ejikwa mma ịkwa osisi gbupụ ntakịrị alaka ya, gbupụkwa ome ya, gbukapụ ha.+ Jọn 15:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọ na-ewepụ alaka ọ bụla dị na m nke na-adịghị amị mkpụrụ,+ nke ọ bụla na-amị mkpụrụ ka ọ na-eme ka ọ dị ọcha,*+ ka o wee na-amịkwu mkpụrụ.+
5 N’ihi na tupu owuwe ihe ubi eruo, mgbe ifuru nọzuworo oge ya, okooko ya aghọọkwa mkpụrụ vaịn ka na-acha acha, mmadụ ga-ejikwa mma ịkwa osisi gbupụ ntakịrị alaka ya, gbupụkwa ome ya, gbukapụ ha.+
2 Ọ na-ewepụ alaka ọ bụla dị na m nke na-adịghị amị mkpụrụ,+ nke ọ bụla na-amị mkpụrụ ka ọ na-eme ka ọ dị ọcha,*+ ka o wee na-amịkwu mkpụrụ.+