Ọnụ Ọgụgụ 12:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 O wee gaa n’ihu ịsị: “Biko, nụrụnụ okwu m. Ọ bụrụ na unu enwee onye amụma nke ga na-eburu Jehova amụma, ọ bụ n’ọhụụ+ ka m ga-eme ka ọ mara m. Ná nrọ+ ka m ga-agwa ya okwu. Job 33:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ná nrọ,+ bụ́ ọhụụ+ nke abalị,Mgbe oké ụra ji ndị mmadụ,Mgbe ụra na-atụ ha n’elu ihe ndina.+ Emọs 3:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova agaghị eme ihe ọ bụla ma ọ bụrụ na o bughị ụzọ kpugheere ndị ohu ya, bụ́ ndị amụma, ihe nzuzo ya.+
6 O wee gaa n’ihu ịsị: “Biko, nụrụnụ okwu m. Ọ bụrụ na unu enwee onye amụma nke ga na-eburu Jehova amụma, ọ bụ n’ọhụụ+ ka m ga-eme ka ọ mara m. Ná nrọ+ ka m ga-agwa ya okwu.
7 N’ihi na Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova agaghị eme ihe ọ bụla ma ọ bụrụ na o bughị ụzọ kpugheere ndị ohu ya, bụ́ ndị amụma, ihe nzuzo ya.+