Aịzaya 16:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 E mewo ka obi ụtọ na ịṅụrị ọṅụ kwụsị n’ubi mkpụrụ osisi. Ọ dịghị iti mkpu ọṅụ dị n’ubi vaịn, ọ dịghịkwa mkpu a na-eti.+ Ọ dịghị mmanya onye na-azọcha mkpụrụ vaịn na-azọchapụta.+ Emewo m ka iti mkpu kwụsị.+ Aịzaya 32:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Tienụ aka n’obi, kwaara ubi dị iche iche mara mma+ ákwà arịrị,+ kwaakwaranụ osisi vaịn nke na-amị mkpụrụ ákwà. Emọs 5:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 ‘A ga na-eti mkpu arịrị n’ubi vaịn niile,+ n’ihi na m ga-agabiga n’etiti unu,’+ ka Jehova kwuru.
10 E mewo ka obi ụtọ na ịṅụrị ọṅụ kwụsị n’ubi mkpụrụ osisi. Ọ dịghị iti mkpu ọṅụ dị n’ubi vaịn, ọ dịghịkwa mkpu a na-eti.+ Ọ dịghị mmanya onye na-azọcha mkpụrụ vaịn na-azọchapụta.+ Emewo m ka iti mkpu kwụsị.+
12 Tienụ aka n’obi, kwaara ubi dị iche iche mara mma+ ákwà arịrị,+ kwaakwaranụ osisi vaịn nke na-amị mkpụrụ ákwà.