Abụ Ọma 97:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 97 Jehova aghọwo eze!+ Ka ụwa ṅụrịa ọṅụ.+Ka agwaetiti niile ṅụrịa ọṅụ.+ Mkpughe 11:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 sị: “Anyị na-ekele gị,+ Jehova Chineke, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile,+ Onye dị adị+ na onye dịbu adị, n’ihi na i werewo ike gị dị ukwuu+ wee malite ịchị achị dị ka eze.+
17 sị: “Anyị na-ekele gị,+ Jehova Chineke, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile,+ Onye dị adị+ na onye dịbu adị, n’ihi na i werewo ike gị dị ukwuu+ wee malite ịchị achị dị ka eze.+