Abụ Ọma 69:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na ekworo maka ụlọ gị eripịawo m,+Eburuwo m nkọcha nke ndị mmadụ na-akọcha gị.+ Abụ Ọma 89:51 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 51 Jehova, biko, cheta otú ndị iro gị si na-akọcha nzọụkwụ nke onye i tere mmanụ,+Otú ha si na-akọcha nzọụkwụ ya.+
51 Jehova, biko, cheta otú ndị iro gị si na-akọcha nzọụkwụ nke onye i tere mmanụ,+Otú ha si na-akọcha nzọụkwụ ya.+