20 Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ, na ọ dịkwaghị mgbe ndị fọdụrụ n’Izrel+ na ndị lanahụrụ alanahụ n’ụlọ Jekọb ga-adabere n’onye ahụ nke na-eti ha ihe,+ ha ga-adaberekwa n’ebe Jehova, bụ́ Onye Nsọ Izrel,+ nọ, n’eziokwu.+
33 Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru: “A na-emegbu ụmụ Izrel na ụmụ Juda, ndị niile dọọrọ ha n’agha ejichiwo ha.+ Ha ajụwo ịhapụ ha ka ha laa.+