Abụ Ọma 107:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Na-emekwa ka ala nke na-eme nri ghọọ ala nnu,+N’ihi ihe ọjọọ nke ndị bi na ya na-eme. Aịzaya 5:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 M ga-emekwa ka ọ bụrụ ihe e bibiri ebibi.+ A gaghị akwacha alaka vaịn ya akwacha, a gaghịkwa abọ ya ahịhịa.+ Ogwu na ahịhịa ga-epu na ya;+ m ga-enye ígwé ojii iwu ka ọ ghara izokwasị ya mmiri.+
6 M ga-emekwa ka ọ bụrụ ihe e bibiri ebibi.+ A gaghị akwacha alaka vaịn ya akwacha, a gaghịkwa abọ ya ahịhịa.+ Ogwu na ahịhịa ga-epu na ya;+ m ga-enye ígwé ojii iwu ka ọ ghara izokwasị ya mmiri.+