Aịzaya 24:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Lee! Jehova na-eme ka ala a tọgbọrọ n’efu, na-emekwa ka ọ bụrụ mkpọmkpọ ebe,+ o kpuwo ya ihu,+ chụsasịakwa ndị bi na ya.+ Aịzaya 24:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ala a eruwela uju,+ ike agwụwo ya. Elu ala akpọwo nkụ, ike agwụwo ya. Ndị ukwu n’etiti ndị ala a atawo ahụ́.+
24 Lee! Jehova na-eme ka ala a tọgbọrọ n’efu, na-emekwa ka ọ bụrụ mkpọmkpọ ebe,+ o kpuwo ya ihu,+ chụsasịakwa ndị bi na ya.+
4 Ala a eruwela uju,+ ike agwụwo ya. Elu ala akpọwo nkụ, ike agwụwo ya. Ndị ukwu n’etiti ndị ala a atawo ahụ́.+