2 Samuel 23:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Mgbe mmadụ ga-emetụ ha aka,Ọ ga-ejikere nke ọma wee jiri ígwè na ube,A ga-ejikwa ọkụ rechapụ ha kpamkpam.”+ Aịzaya 9:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ihi na ajọ omume amalitewo ire dị ka ọkụ;+ ọ ga-erepịa osisi ogwu na ahịhịa.+ Ọ ga-enwuru ọkụ n’alụghụlụ ndị dị n’oké ọhịa,+ ha ga-akwụgo elu otú anwụrụ ọkụ si akwụgo.+
7 Mgbe mmadụ ga-emetụ ha aka,Ọ ga-ejikere nke ọma wee jiri ígwè na ube,A ga-ejikwa ọkụ rechapụ ha kpamkpam.”+
18 N’ihi na ajọ omume amalitewo ire dị ka ọkụ;+ ọ ga-erepịa osisi ogwu na ahịhịa.+ Ọ ga-enwuru ọkụ n’alụghụlụ ndị dị n’oké ọhịa,+ ha ga-akwụgo elu otú anwụrụ ọkụ si akwụgo.+