Aịzaya 34:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ogwu ga-eto n’ụlọ elu ndị dị n’ime ya, ahịhịa akụwa na ahịhịa ogwu ga-etokwa n’ebe ya ndị e wusiri ike;+ ọ ga-aghọkwa ebe obibi nke nkịta ọhịa,+ ogige nke enyí nnụnụ.+ Jeremaya 9:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 M ga-emekwa ka Jeruselem bụrụ ikpo nkume,+ ọgba nkịta ọhịa;+ m ga-emekwa ka obodo ndị dị na Juda bụrụ ebe tọgbọrọ n’efu, n’enweghị onye bi ha.+
13 Ogwu ga-eto n’ụlọ elu ndị dị n’ime ya, ahịhịa akụwa na ahịhịa ogwu ga-etokwa n’ebe ya ndị e wusiri ike;+ ọ ga-aghọkwa ebe obibi nke nkịta ọhịa,+ ogige nke enyí nnụnụ.+
11 M ga-emekwa ka Jeruselem bụrụ ikpo nkume,+ ọgba nkịta ọhịa;+ m ga-emekwa ka obodo ndị dị na Juda bụrụ ebe tọgbọrọ n’efu, n’enweghị onye bi ha.+