2 Ndị Eze 18:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Biko, gị na onyenwe m bụ́ eze Asiria tie n’aka,+ ka m nye gị puku ịnyịnya abụọ lee ma ì nwere ike ime ka ndị na-agba ịnyịnya nọkwasị na ha.+
23 Biko, gị na onyenwe m bụ́ eze Asiria tie n’aka,+ ka m nye gị puku ịnyịnya abụọ lee ma ì nwere ike ime ka ndị na-agba ịnyịnya nọkwasị na ha.+