Abụ Ọma 115:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Arụsị ha bụ ọlaọcha na ọlaedo,+Ọrụ aka mmadụ.+ Jeremaya 10:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Unu amụtala ụzọ mba dị iche iche ma ọlị,+ unu atụla ọbụna ihe ịrịba ama ndị si n’eluigwe ụjọ, n’ihi na mba dị iche iche na-atụ ihe ndị a ụjọ.+ 1 Ndị Kọrịnt 8:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihe banyere iri+ ihe oriri e ji chụọrọ arụsị àjà, anyị maara na arụsị abụghị ihe ọ bụla+ n’ụwa, na e nweghịkwa Chineke ọ bụla ma ọ bụghị otu.+
2 Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Unu amụtala ụzọ mba dị iche iche ma ọlị,+ unu atụla ọbụna ihe ịrịba ama ndị si n’eluigwe ụjọ, n’ihi na mba dị iche iche na-atụ ihe ndị a ụjọ.+
4 N’ihe banyere iri+ ihe oriri e ji chụọrọ arụsị àjà, anyị maara na arụsị abụghị ihe ọ bụla+ n’ụwa, na e nweghịkwa Chineke ọ bụla ma ọ bụghị otu.+