Abụ Ọma 34:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Onye a nke nọ n’ahụhụ kpọkuru Jehova, o wee nụ ya.+Ọ zọpụtakwara ya n’ahụhụ ya niile.+ Aịzaya 30:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Mgbe ndị nọ na Zayọn+ ga-ebiri na Jeruselem,+ ị gakwaghị akwa ákwá ma ọlị.+ Ọ ghaghị imere gị amara mgbe ọ nụrụ mkpu ákwá gị; ọ ga-aza gị ozugbo ọ nụrụ ya.+
19 Mgbe ndị nọ na Zayọn+ ga-ebiri na Jeruselem,+ ị gakwaghị akwa ákwá ma ọlị.+ Ọ ghaghị imere gị amara mgbe ọ nụrụ mkpu ákwá gị; ọ ga-aza gị ozugbo ọ nụrụ ya.+