Aịzaya 30:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Mgbe ndị Zayọn ga-alọghachi Jeruselem,+ o nweghị ihe ga-eme ka unu bee ákwá.+ Chineke* ga-emere unu amara mgbe ọ nụrụ ákwá unu na-ebe ka e nyere unu aka. Ọ ga-enyere unu aka ozugbo ọ nụrụ ya.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 30:19 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),11/2022, p. 9 Ụlọ Nche,8/1/2011, p. 28 Amụma Aịsaịa I, p. 309-310
19 Mgbe ndị Zayọn ga-alọghachi Jeruselem,+ o nweghị ihe ga-eme ka unu bee ákwá.+ Chineke* ga-emere unu amara mgbe ọ nụrụ ákwá unu na-ebe ka e nyere unu aka. Ọ ga-enyere unu aka ozugbo ọ nụrụ ya.+