Jeremaya 48:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 “‘Hapụnụ obodo gaa biri na nkume dị elu,+ unu ndị bi na Moab, dịrịkwanụ ka nduru nke na-akpa akwụ́ n’ọnụ olulu.’”+ Jeremaya 49:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ụjọ i mere ka a na-atụ gị na mpako nke obi gị eduhiewo gị,+ gị onye bi n’ebe mgbaba nke dị na nkume dị elu, gị onye bi n’elu ugwu nta. Ọ bụ ezie na ị kpara akwụ́ gị n’ebe dị elu dị ka ugo,+ m ga-esi n’ebe ahụ kwatuo gị,”+ ka Jehova kwuru.
28 “‘Hapụnụ obodo gaa biri na nkume dị elu,+ unu ndị bi na Moab, dịrịkwanụ ka nduru nke na-akpa akwụ́ n’ọnụ olulu.’”+
16 Ụjọ i mere ka a na-atụ gị na mpako nke obi gị eduhiewo gị,+ gị onye bi n’ebe mgbaba nke dị na nkume dị elu, gị onye bi n’elu ugwu nta. Ọ bụ ezie na ị kpara akwụ́ gị n’ebe dị elu dị ka ugo,+ m ga-esi n’ebe ahụ kwatuo gị,”+ ka Jehova kwuru.